'Gọọmenti zigara ndị ọrụ nchekwa ebe ahụ ka anyị nwetara ozi ihe na-eme'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Steve Osuji: 'Gọọmenti zigara ndị ọrụ nchekwa ebe ahụ ka anyị nwetara ozi ihe na-eme'

Ndị a na amatabeghi ndị ha bụ buru igwe e ji akutu ụlọ were bia ikutu akpụrụakpụ Akachi.

Mana ọnụ na-ekwuru Gọvanọ Emeka Ihedioha bụ Steve Osuji gwara BBC Igbo na Gọọmenti ha amaghi ihe gbasara ikutu akpụrụakpụ Akachi.