Ihe ndị mmadụ kwuru maka inye ọbara
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

World Blood Donor Day 2019: Ihe ndị mmadụ na-eche maka inye ọbara

Taa ka a na-echete inye ọbara bụ nke Bekee kpọrọ "World Blood Donor Day 2019".

BBC Igbo Jụrụ ndị mmadụ ihe ha ma maka inye ọbara nakwa ụdịrị asị na-asị ha na-anụ maka ya.

Gee ha ntị.