Abia steeti ka mma ugbua karia mgbe m banyere n'ọchịchị - Ikpeazu
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Okezie Ikpeazu: Abia anaghị alaghachị azụ na mmepe

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, aka na-achị Abia steeti bụ Gọvanọ Okezie Ikpeazu ekwuola na ihe di iche dị na ọchịchị ya ma a tulee ebe ya kwudoro steeti ahụ.

Ikpeazu gara n'ihu kwuo na mgbe anyị rụchara ọrụ ya ji n’aka,na ọbụladi onye isi ga-ahụ ihe ya rụrụ.