Ihe ọkpụ fọrọ maka ịgba ohu n'ala Igbo
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Okoroji House Museum: Ihe ọkpụ fọrọ maka ịgba ohu n'ala Igbo

Ị ma na ndị Igbo gbara ohu tupu ndị ọcha abịa?

Lee ihe ndị fọrọ be otu nwoke a kpọrọ Okoroji n'Arọchukwu dị n'Abịa steeti.

Ndị ụmụụmụ ya chekwara ụfọdụ ihe a iji chetara Igbo maka akụkọ ihe mere oge gboo.