'Mgbe ihe dị mma a na m enweta N2000'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Street Hawking in Nigeria: 'Ihe m na-agabiga dịka onye na-ebugharị ahịa'

Ụfọdụ ndị na-ere ihe n'okporoụzọ nwere olileanya iji uru ahịa ha eme ihe ga-enyere ndụ ha aka, mana ọ na-ezu?

Emmanuel Ejem bụ onye Ebonyi steeti na-ere ahịa n'ụzọ dị na Legọs, gwara BBC Igbo ihe ha na-agabiga ịhụ na ha retere ahịa.

Ejem kwukwara na olileanya ya bụ ịgụ akwụkwọ ma kwụrụ n'ụkwụ nke ya.

O kwuru ego ole ọ na-enweta ụbọchị ihe dị mma ma mgbe ọ na-adịghị.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: