Anyị agaghị aza oku 'Northern Elders kpọrọ- Miyetti Allah Alaigbo
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Miyetti Allah: Anyị agaghị aza oku 'Northern Elders kpọrọ- Ndị Ochịehi

Otu Miyetti Allah bụ ọtu jịkọrọ ndị ọchịehi ngalaba nke Ọwụwa-Anyanwụ Naijria ekwuola na ha aghị aza oku ndị Okenye ha kpọrọ ka ha lọghachi Ugwu- Awụsa.

Onyeisi ha bụ Alhaji Sidikki Gidado gwara BBC na ha na Ndịgbo enweghị nsogbu.