Nne m chọbụrụ ịza 'mma engineer' - Zoro
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Zoro Swagbag: Echebum na m ga-abụ 'Engineer' maka nne m

Chimaobi Owoh bụ ọtiegwu a ma dịka Zoro bụ onye ji mbem Igbo akpalite ndị mmadụ mmụọ n'usoro agba ọhụrụ.

N'akụkọ a, Zoro kọwara etu o si malite ịgụ egwu na etu o si chọọ ịbụ "Engineer" makana ọ bu ihe nne ha chọrọ.

Akụkọ ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara