Ehi ga-eberịrị 'moo' tupu e ree ya n'ahịa anyị
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Dead Vultures in Enugu: Ehi ga-eberịrị 'moo' tupu e ree ya n'ahịa Eke Ihe

Ndị na-azụ ahịa n'Eke Ihe dị n'Awgụ, Enugwu steeti gwara BBC Igbo na ọ bụghị anụ nwụrụ anwụ ha riri gburu Udele.

Ha kwuru sị na enweghi ihe mere ndị mmadụ riri anụ ahụ.

Onye na-achụ nta n'Ihe bụ Fidelis Okeke, kwuru na ya adọọla ndị na-egbu anụ n'obodo ha aka na ntị n'oge gara aga banyere ire anụ amaghị ebe o si bịa.

Akụkọ ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara