"A chụrụm n'ọrụ mana a bụzịm onye na-enye ọrụ na South Africa"
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Igbo people in South Africa: "Achụrụ m n'ọrụ mana abụzị m onye na-enye ọrụ na Johannesburg"

Ọtụtụ mgbe ka ndị mmadụ na-eche na ndị Igbo niile bi na mba Saụt Afịrịka enweghị ezigbo akaọrụ.

Ezenwa Ozoigbo bi na Johannesburg gwara onye ntakụkọ BBC Igbo gara njem nleta ndị Naịjirịa bi na Saụt Afịrịka ka o si malite rewe akụrụngwa ụgbọala ma bụrụ ọkaibe ugbua na mba ahụ.

Ozoigbo na-ekwusike na atụmaatụ ịkpa oke agbụrụ nke akpọrọ "Xenophobia" na asụsụ Bekee agaghị egbochinwu ya ịga n'ihu n'azụmahịa ya.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: