Boris Johnson abụrụla Praịm Mịnịsta Briten

A họpụtala Boris Johnson ka Praim Minista Briten ọhụrụ Image copyright @BorisJohnsonTwitter

Boris Johnson abụrụla Praim Mịnịsta Briten.

A kpọpụtala aha Boris Johnson dịka onye ga-anọchite anya Theresa May Wenzde ụbọchị 24 Julaị, 2019.

Johnson ji vootu 92,153 merie Jeremy Hunt, onye nwetara 46,656.

O nwere mgbe ọ fọzịrị Jeremy Hunt na Boris Johnson.

N'okwu nnabata Johnson, ọ sị na ya na Jeremy Corbyn ga-etikọta aka wee rụọ ọrụ chere ha n'ihu:

Isiokwu Ndị Emetụtara