Ihe mere anyị ji nọruo afọ 40 tupu anyị agbaa akwụkwọ
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Marriage Rites: Ihe mere anyị ji nọruo afọ 40 tupu anyị agbaa akwụkwọ

N'ala Igbo, omenala bụ na nwoke na nwaanyị agaghi ebi ma ya bụrụ na ha alụghị onwe ha.

Ọlụlu nke a na-akacha anabata bu nke omenala, mana ugbua ọtụtụ mmadu na-ewe nke Bekee ka nke ukwu.

Maazi na oriaku Ogbonna bi dịka di na nwunye ruo afọ 40, mụchaa ụmụ, n'agbanyeghi na ha alụghị onwe ha.

Ha gwara BBC Igbo ihe mere ha jiri gaa n'ihu mee ihe omenala kwuru.

Lee ihe ha kwuru.

Akụkọ ga-amasị gị:

Ndị mere akụkọ a bụ Chimamaka Ihenacho na Chiemela Peters