'Nri ndị Igbo m na-esi na-atọpụ ndị mba ọzọ isi'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Food vendor: Ndị mba ọzọ na-abọ nri m abọ karịa ndi Naịjirịa

Nwaada Gloria Anịegboka bụ onye na-esi ma na-ere nri na Saụt Afrịka kọwara etu o si malite njem isi nri ya.

Ọ kọwakwara ụdị nri ọ na-esi nakwa ihe mere ndị mba Afrịka ndị ji na-azụ ya ahịa karịa ndị Igbo maọbụ Naịjirịa.

Kirie ihe o kwuru ebe a:

Akụkọ ndị ga-amasị gị: