'N200000 bụ ihe o riri m ịrụpụta igwe latrik na-eji mmiri arụ ọrụ'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Water Generator: Emeka Nelson rụpụtara igwe ọkụ ji mmiri arụ ọrụ

Emeka Nelson bụ onye nka rụpụtara igwe na-enye ọkụ latric nke na-eji mmiri agba.

Ọ sị na ya na enyi ya nwoke malitere ịrụpụta igwe latrik, mana anwụrụ igwe ọkụ latrik gburu enyi ya n'ụra.

Ọ gbara mbọ hụ na o metọpụrụ igwe a ebe ha kwụsịrị.

Emeka kwuru na o riri ya puku narị naịra abụọ n'irụcha.

Akụkọ ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara