Ndị ntorobia chọrọ ndị ndu ga-ezi ha ụzọ ọma
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Osita Amakaeze: Ị kụziere ụmụaka taa, ị rite uru ha echi

Itụziri ụmụaka ụzọ ha ga-esi biri bụ ihe dị mkpa n'obodo ọbụla.

Fr. Ositadimma Amakeze gosiri na ọdịnịhu ụmụaka bụ ihe dị ya mkpa site n'ọrụ ya.

Ọ bụ ụkọchụkwụ ma bụrụkwa onye nkuzi na-akụziri ụmụaka na akaraka ha dị mkpa.

Gee ihe ọ gwara BBC Igbo mgbe anyị chukwutere ya.

Ọrụ si n'aka: Jessica Nwankwo

Akụkọ ga-amasị gị