Robert Mugabe: Zimbabwe eferela nwa amadi a aka
Gọọmentị nakwa ndị Zimbabwe pụtara n'igwe iji kwanyere aka chịburu ha bụ Robert Mugabe ugwu ikpeazụ ya na Harare.
-
BBC
Ndị mmadụ na-agụ egwu iji kwanyere Robert Mugabe ugwu n'akwamozu ya.
-
BBC
Ndị otu ndọrọndọrọ Mugabe bụ ZANU PF pụtara n'akwamozu ya
-
BBC
Ndị mmadụ pụtara n'igwe ha n'ọgbọ egwuregwu Harare ị fere Mugabe aka ikpeazụ
-
Reuters
Ndịagha mba Zimbabwe ebe ha na-akwanyere Mugabe ugwu dịka aka chịbụrụ ala ahụ
-
Getty Images
Nwunye Mugabe bụ Grace Mugabe nakwa aka na-achị Zimbabwe bụ Emmerson Mnangagwa
-
Reuters
Akpatị ozu Mugabe ebe ndị mmadụ nwereike ịga we nye ya ugwu ikpeazụ
-
Reuters
Ụmụ nwaanyị Zimbabwe ebe ha na-eru ụjụ maka ọnwụ Robert Mugabe
-
Reuters
Otu nwaanyị nọ na mwute gbasara ọnwụ Mugabe na Zimbabwe
-
Reuters
Igwe mmadụ pụtara n'ọgbọ egwuregwu ebe a kwanyere Robert Mugabe ugwu ikpeazụ
-
Reuters
Ndị uweojii na-agba mbọ ị belata ọgbaghara dapụtara n'ihi imirikiti mmadụ pụtara ị bunye Mugabe ụkpa ekele ikpeazụ ya
-
Reuters
Otu onye merụrụ ahụ na ọgbaghara dapụtara n'ugwu ikpeazụ Robert Mugabe
-
Reuters
Ndị mmadụ kwụ n'ahịrị ebe ha na-edenye aha n'ọgbo egwuregwu iji kwanyere Mugabe ugwu ikpeazụ ya