Ihe Nkiri: Njem Akpu site n'ugbo banye n'efere
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Life Hack: Njem Akpụ site n'ugbo ruo n'efere

Igbo niile ma n'akpụ bụzi eze nrị, agbaenyeghi na ọ bụ ji ka new ugwu.

Onye ọbụla kpọrọ onwe ya nwa afọ Igbo ma na ekwuwe okwu nrị, akpụ nwerecha ọnọdụ, ndi ọzọ apụtaba.

Ọ bụ mpaghara Ndịda Amerịka ka akpụ si, ọ bụghị nrị si mpaghara Igbo, mana o werela ọnọdụ dịka ọ bụ ebe ọla Igbo ka o si.

Akụkọ a gosiri njem akpụ, site n'ugbo banye n'efere.

Akụkọ ga-amasị gị

Isiokwu Ndị Emetụtara