'Di m sị anyị lawa na ọ na-abịa - Nwaanyị si South Africa lọta
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Xenophobia: 'Di m sị anyị lawa na ọ na-abịa' - Nwaanyị si South Africa lọta

Chizoba Uwandu na ụmụ atọ ya so n'ime ndị Naịjirịa e si Saụt Afrịka bulata maka ogbugbu mmadu na-eme na mba ahụ.

Ọ gwara BBC Igbo na di ya sị ya na ụmụaka a lawa maka ogbugbu mmadụ na nkwarị aku na-eme na mba ahụ.

Lee ihe ndị ọzọ o gwara BBC Igbo nakwa ihe ndi ọzọ kwuru.

Akụkọ ga-amasị gị

Isiokwu Ndị Emetụtara