Uche ndị ntorobịa gbasara ọnụishi
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Mouth Odour: Uche ndị ntorobịa gbasara ọnụ isi

Igbo na-atụ ilu na-asị na onye nọ mmadụ nso na-anụ isi eze ya.

Mana kedụkwanụ ka ị nwere ike isi gwa enyi gi na ọnụ ya na-esi isi ka ọ ghara ịdị ka ị na-akparị ya akparị?

Lee ihe ndị ntorobịa anyị na ha nwere mkparịtaụka gwara anyị.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: