Ị chọrọ ịmụta ka e si azụ ọkụkọ Bekee?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ọgba Mbọ: "Ego dị n'ịzụ ọkụkọ Bekee"

Dịka gọọmenti etiti na-egosi mmasị n'ọrụugbo, ọtụtụ mmadụ amalitela itinye isi na ya n'ụzọ dị iche iche.

BBC Igbo mere ihe ngosi a ga-enyere ndị mmadụ aka ịchọpụta mpio na ntubirikọ dị na ya bụ ọrụ.

Ochie dika n'ịzụ ụmụanụ bụ Ephraim Chukwu gwara BBC Igbo na ya bụ ọrụ nwere nnukwu uru mana ọ dịghị mfe.

Lee ihe okwuru n'ihe nkiri a dị n'elu.

Onye mere akụkọ a: Chris Sanctus Okereke

Akụkọ ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara