Fisayo Soyombo: Ihe mere m ji zoo ezoo mee nnyocha n'ụlọmkpọrọ
Fisayo Soyombo: Ihe mere m ji zoo ezoo mee nnyocha n'ụlọmkpọrọ
Fisayo Soyombo bụ onye ntaakụkọ zoro ezo gaa mee nnyocha ịhụ ihe ndị mmadụ na-agabiga n'ụlọmkpọrọ, kwuru na ndị mmadụ kwesịrị ijide gọọmentị n'aka.
O kwuru na ndị mmadụ na-ata ahụhụ n'ime mkpọrọ, ma kwuo etu ndị ọ dị n'aka ilekọta ụlọmkpọrọ na-esi eji ndị mmadụ akpara ego ebe ahụ.
Soyombo nọrọ n'ụlọmkpọrọ abalị ole na ole kwuru na ndị na-elekọta ụlọmkpọrọ amaghị na ha nwere ikike idozi obodo Naịjirịa.
Tụọ ntị gị n'ala ka ị nụ ihe ndị ọzọ o kwuru na mkparịtaụka anyị na ya nwere.
Akụkọ ndị ga-amasị gị: