'Agaghị m agbatịnwu aka m mana a ga m agbatịnwu ụbụrụ m'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

'Agaghị m agbatịnwu aka mana a ga m agbatịnwu ụbụrụ m'

Efia Ayeyi dị afọ asatọ ma na-arịa ọrịa Osteogenesis Imperfecta.

Ọrịa a na-eme ka ọkpụkpụ gharị isi ike, nke mere na Ayeyi agbajiela okpụkpụ ya ọtụtụ oge kamgbe a mụrụ ya.

Agbanyeghị ụfụfụ mgbaji ọkpụkpụ a na-ebute, Ayeyi ekweghị ka ihe a mere ya dọghachị ya azụ.

Ọ kwọwara etu o si amasị ya ịgụ na ịgba egwu mgbe o nwere ohere ya.

Isiokwu Ndị Emetụtara