Ihe dị iche n'etiti akpụ Ghana na nke Nigeria
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ghana Fufu: Ndịiche dị n'akpụ Ghana na nke Nigeria

"Akpụ Gana ọ dị ka nke Naịjirịa?"

Ajụjụ a ka BBC Igbo gbara mbọ ịza n'ihe nkiri a.

Chimamaka Ihenacho nke BBC Igbo na Chiemela Mgbeahuru gara njem nleta na Gana wee chọpụta ndịiche dị na etu e si eme akpụ Gana na nke Naịjirịa.

Lee ihe ha hụrụ.

Akụkọ ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara