Ncheta Ọbịbịa Eri: Mmemme a ebirila ọkụ n'Aguleri ugbua

Eze Chukwuemeka Eri
Nkenke aha onyonyo Eze Chukwuemeka Eri

Taa ka ndị obodo Aguleri na eme emume ncheta ọbịbịa Eri.

Nke a bụ nnukwu emume, ọbụghị sọ n'Aguleri kama n'ala Igbo niile gbaa gburubguru.

Dịka akụkọ sị kọọ, Eri bụ nna ndị Igbo niile.

N'ihi nke a ka ndị Igbo niile ji akwanyere emume ncheta ọbịbịa Eri nnukwu ugwu.

BBC Igbo kwụ chịm na ya bụ emume wee na-ewetara gị etu ihe niile sị aga.

Lee ya na foto ndịa:

Nkenke aha onyonyo Ihe ọkpụkpụ na-egosi Eri onye ụfọdụ sị na ọbụ ya bụ nna ndị Igbo niile
Nkenke aha onyonyo Ndị eze si ebe dị icheiche n'ala Igbo gbara ụkwụ n'Aguleri taa
Nkenke aha onyonyo Igwe Nnaeme Achebe, Obi nke Ọnịcha nọkwa ebe ahụ, ya na onye enyemaka ya
Nkenke aha onyonyo Onye na-anọchite anya Ooni nke Ife dị n'ala Yoroba
Nkenke aha onyonyo Ndi ichie ndị Aguleri nọkwa ya n'ozuzu oke
Nkenke aha onyonyo Anaghị achọ ụmụnwanyị achọ
Nkenke aha onyonyo Ọtụtụ ụmụnwanyị isi ojii mba Amerịka bịakwara ya bụ emume

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:

Ihe nkiri ga-amasị gị:

Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi
Media captionIhe dị iche n'etiti akpụ Ghana na nke Nigeria