Ndị Ghana agbachiela ụlọ ahịa ndị Naịjirịa ọzọ
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Nigerians in Ghana: Ihe a bụ ugboro asaa agbachiri ụlọahịa anyị n'afọ a - Ndị Naịjirịa

Nzukọ ndị Naịjirịa na-azụ ahịa na Ghana a kpọrọ "Nigerian Union of Traders Association" na Bekee agwala BBC Igbo etu e si gbachie ọdọahịa ha n'ahịa Opera na mberede n'izuụka gara aga.

Ndị ihe a metụtara bụ ndị na-ere akụrụngwa igwe na-enye ọkụ.

Ha sị na ọ bụ ka abalị abụọ gachara ha nwetere ozi nka ngalaba akpọrọ "Ghana Union of Traders Association" (GUTA) ka ndị mmadu bịara gbachie ụlọahịa ha.

Lee etu ha sị o jiri mee.

Akụkọ ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara