Ihe nkiri a ga-egosi etu ngalaba ọrụ ugbo Coscharis si emepụta osikapa aja adịghị.
Ụlọọrụ a na-emepụta osikapa bụ nke dị n'Anambra steeti amalitela ịrụpụta osikapa gbanyụụ n'ala Igbo.
- Ị hụla etu ụmụnwaanyị Ebonyi si eji ntụ osikapa akpa ego?
- 'Ọ bụ osikapa mba Ghana e nyere m sie wụrụ m n'ala'
Ha na-eji igwe ọrụ bekee dị iche iche emepụta ya bụ nri.
Coscharis nwere obosara ala n'Amakụ, Anambra steeti ebe ọ na-akọpụta ya bụ osikapa.
Ihe nkiri a ga-egosi gi ihe ya bụ osikapa na-agabiga tupu ọpụta ihe.