Ị ma asụ Igbo? Gịnị bụ 'Blue' n'Igbo?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Igbo Language: Gịnị bụ 'Blue' n'asụsụ Igbo?

Asụsụ Igbo ụfọdụ na-ara ahụ na-adịkwa mfe ụfọdụ oge.

Mana ịkpọpụta agwa dị iche iche nke Bekee kpọrọ 'Colour' a dị mfe?

Lee etu ndị mmadụ si nwaa ike ha n'ịkpọpụta agwa nke a kpọrọ 'Blue'

Isiokwu Ndị Emetụtara