Lekwa ka ndị Igbo bi na Liverpool si emepụta omenaala Igbo
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Igbos in UK: Lekwa ka ndị Igbo bi na Liverpool si emepụta omenaala Igbo

Igbo na-atụ ilu sị na 'onye aghaala nwanne'. Nke a bụ ihe ụmụafọ Igbo bi na Liverpool na-eme iji hụ na omenala Igbo ga-adị.

Ọ bụkwa etu a ka ndị Igbo bi na Liverpool dị na mba Uk si nọkọrịta ụbọchị ha mere mmemme omenaala.

Kirie ya ma gwa anyị ka obi dị gị n'elu soshal midia.

Akụkọ ndị ga-amasị gị

Isiokwu Ndị Emetụtara