Bayelsa-Kogi elections: "Ntuliaka a  enwebeghị  mpụ dị ka ya- Ezeife"
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Chukwuemeka Ezeife: Mbụ ihe e jiri mara ndị Igbo bụ eziokwu

Chukwuemeka Ezeife, aka chịburu Anambara steeti kwuru na mpụ mere na ntuliaka ọkwa gọvanọ Kogi na Bayelsa steeti enweghị atụ.

O kwukwara na ihe kara ndị Igbo mma ugbua bụ nhazigharị na mpaghara nke Bekee kpọrọ 'restructuring'.

Akụkọ ga-amasị gị: