Oraifite Killing: 'Anya hụrụ Ifeanyi Ejiofor na ndị otu ya gwa anyị'-  Uweojii
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Oraifite Killing: 'Anya hụrụ Ifeanyi Ejiofor na ndị otu ya gwa anyị'- Uweojii

Onyeisi uweojii na Anambra bụ John Abang ekwuola ka anya hụrụ ọkaiwu Ifeanyi Ejiofor na ndị otu Ipob ibe wetere ha ozi.

Ọ gwara ndị ntaakụkọ nke a n'ụbọchị atọ nke ọnwa Disemba.