Biafra News: 'Enweghi ezinaụlọ Igbo ọbụla na-enweghi onye a tufuru n'ihi agha Biafra'

Igbo na-asị na enweghi ihe anya hụrụ gbaa ọbara, mana nke ahụ o zuru ịtụnyere ihe ndị hụrụ agha Biafra gabigara?

Ụfọdụ ndị hụrụ agha Biafra nke a lụrụ site n'afọ 1967 ruo 1970, gwara BBC Igbo ihe mere ebe ha nọ ụbọchị agha biri.

Ndị mere ihe nkiri a bụ Vining Ogu, Ikechukwu Kalu, Chimamaka Ihenacho na Chiemela Peters.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: