Biafra at 50: Ihe ndị ụmụnwaanyị Igbo gabigara n'agha

Ọ bụ eziokwu na ọ bụ ụmụnwoke so lụọ ọgụ Biafra, mana ahụhụ ụmụnwaanyị Igbo tara n'oge ahụ abụghị ihe e ji ọnụ akọ.

Ọtụtụ ka ogbunigwe gburu ụmụ ha n'ihu ha.

Ndị ọzọ ka ndị agha wakporo n'ike ma metọọ ha.

Lee ihe nkiri a ka ị nụ ihe ụmụnwaanyị hụrụ agha Biafra nwere ikwu maka ya.

Ndị mere ihe nkiri a bụ Chimamaka Ihenacho na Vining Ogu.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: