Ash Wednesday: 'Iyi akwa ojii nara ntụ bụ ozi anyị na-ezigara onyeisiala maka enweghị ezi nchekwa ' - Bishop Martins

Ekwe kụọ, ama agbaa!

Nwanne kedụ ka ị si akwado ịnara ntụ taa?

Tupu ị gawa ụka taa bịa gere ihe Archibishop ụka Katọlịk nke Legos bụ Adewale Martins kọwara maka etu ndị ụka katolik niile ga-esi yiri akwa ojii nara ntụ.

O kwuru ka ụjọ ghara ịtụ onye ọbụla ma ọ bụrụ na a majaa ha makana ya na ndị Catholic Bishop Conference of Nigeria kwụ ha n'azụ.

Ndị mere ihe nkiri a bụ Chukwunaeme Obiejesi na Nnamdi Agbanelo.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: