Coronavirus in Nigeria: Lee azịza ajụjụ ndị na-anụ gị ọkụ n'obi

Eseela

Ndị a hụrụ nwere corona n'ụwa niile

Group 4

Biko kwalite browsa gị n'iji hụ ihe niile

Ebee o si: Mahadum Johns Hopkins, ndị isi mba ahụike na mba

Akara mgbe ekwusọrọ ya 26 Mee 2020 18:04 GMT+1

Akụkọ maka ọrịa Coronavirus ịbata na Naịjirịa abụghịzị akụkọ ọhụrụ, mana mịnịstrị na-ahụ maka ahụike na Naịjirịa ekwuola ka obi ghara ịmapụ onye ọbụla.

Dịka ọrịa a na-efesa n'akụkụ ụwa niile, ọtụtụ ndị mmadụ na-ekwu na ya bụ ọrị na-agbasa n'ikuku, nke Bekee kpọrọ 'airborne disease'.

Mana nke a abụchaghị eziokwu. Lee azịza niile otu ahụike mbaụwa bụ World Health Organization (WHO) nyere gbasara ọrịa coronavirus.

Gịnị bụ coronavirus maọbụ COVID-19?

Image copyright ROGER HARRIS/SCIENCE PHOTO LIBRARY

Coronavirus bụ ezinaụlọ nnukwu nje na-ebute ọrịa nke gụnyere oyi nkịti nakwa ọrịa ndị ọzọ.

Ọrịa ndị ọzọ si n'ezinaụlọ coronavirus a bụ Severe Acute Respiratory Syndrome bụ SARS n'ịchafụ (nke si na buusu malite) nakwa Middle East Respiratory Syndrome bụ MERS n'ịchafụ (si na Kamel), mana amabeghi ebe nke ọhụrụ a si malite.

COVID-19 bụ aha a gụrụ ọrịa coronavirus ọhụrụ nke si n'obodo Wuhan dị na mba Chaịna malite n'ọnwa Disemba 2019.

Kedụ etu COVID-19 si agbasa?

Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Imetụ nje coronavirus aka na-amaghị ama, ma were aka ahụ hie n'anya gị, maọbụ metụ n'imi maọbụ ntị gị, ọrịa ahụ ga-efe gị

Ị nwere ike ibute ọrịa a site n'aka onye bu ya.

Ọ bụrụ na onye bu ọrịa a maa uzere maọbụ kwaa ụkwara, nje ahụ nwere ike ịdakwasị n'elu ihe ụfọdụ.

Onye ọzọ metụ ihe ndị ahụ nje dakwasara aka ma tinyekwa aka ahụ n'anya, n'ọnụ maọbụ n'imi ya, nje ahụ efeela ya.

data n'uju

Leekwa ala tebul ka ị hụkwa data

*Mmadụ ole nwụru kwa otu puku

USA 98286 30.0 1665481
Yunited Kindọm 37048 55.2 265227
Itali 32955 54.4 230555
Frans 28457 43.7 145279
Spen 27940 58.1 233037
Brazil 23473 11.2 374898
Beljiọm 9334 81.3 57455
Jamani 8349 10.0 180802
Mekziko 7633 6.0 71105
Irak 7508 9.2 139511
Kanada 6655 18.0 87122
Nedalandị 5856 34.3 45584
China 4638 0.3 84102
Tọkị 4369 5.3 157814
India 4349 0.3 150600
Swidin 4125 41.4 34440
Rọshịa 3807 2.6 362342
Peru 3629 11.3 123979
Ekuadọ 3203 18.7 37355
Switzaland 1915 22.5 30761
Aialand 1606 33.3 24698
Indoneshia 1418 0.5 23165
Pọtugal 1342 13.1 31007
Romenia 1210 6.2 18429
Kashmir, nke Pakistan na-achị 1197 0.6 57705
Polandi 1024 2.7 22074
Filipini 886 0.8 14669
Japan 830 0.7 16581
Chile 806 4.3 77961
Ijipiti 783 0.8 17967
Kolombia 750 1.5 21981
Yukreni 644 1.5 21584
Ọstria 643 7.2 16557
Algeria 617 1.5 8697
Denmak 563 9.8 11428
Bangaladesh 522 0.3 36751
Hungri 499 5.1 3771
Saut Afrịka 481 0.8 23615
Agentina 471 1.1 12628
Domikan Ripublik 468 4.4 15264
Saudi Arabia 411 1.2 76726
Chek Republik 317 3.0 9034
Finlandi 312 5.6 6628
Panama 310 7.4 11183
Izrel 281 3.4 16743
Saut Koria 269 0.5 11225
Moldova 267 6.6 7305
Bolivia 261 2.3 6660
Yunaited Arab Emiret 253 2.6 31086
Sebia 239 3.4 11227
Nọwe 235 4.4 8374
Naịjirịa 233 0.1 8068
Afganistan 220 0.6 11831
Belaruz 208 2.2 38059
Moroko 202 0.6 7556
Honduras 182 1.9 4189
Gris 173 1.6 2892
Kuwet 172 4.2 22575
Kamerunu 171 0.7 5044
Sudan 170 0.4 3976
Iran 169 0.4 4848
Boznia na Herzegovina 149 4.5 2416
Bọlgeria 130 1.8 2443
Nọt Masedonịa 116 5.6 2014
Maleshia 115 0.4 7604
Luxemburg 110 18.2 3995
Slovenia 108 5.2 1469
Ọstralia 102 0.4 7133
Kroweshia 101 2.4 2244
Armenia 91 3.1 7402
Kuba 82 0.7 1963
Mali 70 0.4 1077
Demokratic Republic of Kongo 68 0.1 2403
Somalia 67 0.4 1711
Estonia 65 4.9 1834
Lithuania 65 2.3 1639
Naija 62 0.3 951
Chad 61 0.4 687
Gwatamela 59 0.3 3760
Tailand 57 0.1 3045
Azabaijan 52 0.5 4403
Kenya 52 0.1 1348
Bọkina Faso 52 0.3 832
Andora 51 66.2 763
Tunishia 48 0.4 1051
Tajikistan 47 0.5 3266
Chanel Ailand 45 26.4 559
Siria Lionu 44 0.6 754
Yemen 44 0.2 233
San Marino 42 124.3 666
Oman 37 0.8 8118
Senegal 36 0.2 3161
El Salvadọ 36 0.6 2042
Kazakstan 35 0.2 8969
Albania 33 1.1 1029
Gana 32 0.1 6964
Hayiti 31 0.3 1063
Aivri Kost 30 0.1 2423
Kosovo 30 1.6 1038
Kata 28 1.0 47207
Slovakia 28 0.5 1513
Lebanon 26 0.4 1140
Laiberia 26 0.5 266
Aile nke Man 24 28.5 336
Singapore 23 0.4 32343
Latvia 22 1.1 1053
Yuragwe 22 0.6 787
New Ziland 21 0.4 1504
Tanzania 21 0.0 509
Gini 20 0.2 3275
Mayote 20 7.7 1634
Saiprus 17 1.4 939
Nikaragwa 17 0.3 279
Kirgizstan 16 0.3 1468
Kongo 16 0.3 487
Sent Martin (Nke French) 15 40.3 77
Bahren 14 0.9 9223
Jibuti 14 1.5 2468
Gabọn 14 0.7 2135
Martinique 14 3.7 197
Gwadelope 14 3.5 161
Uzbekistan 13 0.0 3281
Ụgbọ mmiri Diamond Princess 13 712
Togo 13 0.2 386
Ikwitorial Gini 12 0.9 1043
Giogia 12 0.3 732
Paragwe 11 0.2 865
Sao Tome na Prinsipe 11 5.2 299
Guyana 11 1.4 137
Bahamas 11 2.9 100
Aisland 10 3.0 1804
Sri Lanka 10 0.0 1317
Venezuela 10 0.0 1177
Kosta Rika 10 0.2 951
Mọrishiọs 10 0.8 334
Jọdan 9 0.1 718
Jameika 9 0.3 556
Montserat 9 1.4 324
Mọritenia 9 0.2 262
Bermuda 9 14.3 133
Saut Sudan 8 0.1 806
Trinidad na Tobego 8 0.6 116
Gini-Bisawu 7 0.4 1178
Zambia 7 0.0 920
Taiwan 7 0.0 441
Barbadọs 7 2.4 92
Itiopia 6 0.0 701
Mọlta 6 1.4 611
Mianmar 6 0.0 206
Maldiv 4 0.8 1395
Nepal 4 0.0 772
Kape Vede 4 0.7 390
Syria 4 0.0 121
Malawi 4 0.0 101
Monako 4 10.3 98
Angola 4 0.0 70
Zimbabwe 4 0.0 56
Mpaghara Palestain 3 0.1 426
Benin 3 0.0 208
Aruba 3 2.8 101
Libya 3 0.0 75
Antigwa na Barbuda 3 3.1 25
Madagaska 2 0.0 586
Eswatini (bubụ Swaziland) 2 0.2 256
Belize 2 0.5 18
MS Zandam kruz ship 2 9
Sentral Afrikan Republik 1 0.0 652
Reunion 1 0.1 459
French nke Gini 1 0.4 353
Mozambik 1 0.0 213
Brunei 1 0.2 141
Kayman Ailand 1 1.6 134
Komoros 1 0.1 87
Liechtenstein 1 2.6 82
Burundi 1 0.0 42
Botswana 1 0.0 35
Gambia