Security in Nigeria: Ihe Buhari kwesịrị iji achụ ndịisi nchekwa na Naịjirịa - Bishop Adewale Martins

Security in Nigeria: Ihe Buhari kwesịrị iji achụ ndịisi nchekwa na Naịjirịa - Bishop Adewale Martins
Buhari na ndịisi nchekwa na Naịjirịa

Onyeisi Ụka Katọlik na Legọs Steeti bụ Bishọp Adewale Martin sị na onyeisiala Buhari kwesịrị ịchụ ndịisi ọrụ nchekwa na Naịjirịa.

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, Bishọp Martin sị na ndịisi a anọteela aka n'ọkwa nke bụ na ọrụ ha anaghịzi apụta ihe.

Ọ sị na-agbanyeghi na ha nyere aka belata oke iyi egwu na Naịjirịa mgbe ha were ọkwa a ọhụrụ mana ọ dị ka ike agwụla ha ugbua nke mere ogbugbu ji arị ibe ya elu.

Bishọp Adewale sị na ọ bụ uche nke ya ka ọ na-ekwu na ọ bụghị uche ndị Bishọp ụka Katọlik.

Kirie ihe o kwuru n'uju;

Akụkọ ndị ga-amasị gị: