Super Tuesday: Kedu onye 'Democrat' ga-etozu ịma Donald Trump aka?

Super Tuesday: Kedu onye 'Democrat' ga-etozu ịma Donald Trump aka?

Ịchụ nta vootu maka iso zọọ ọkwa onyeisiala mba Amerịka akpụrụla ọkụ n'ọnụ.

Ndị Pati 'Democrat' na-achọ onye otu ha ga-ama Donald Trump aka.

Taa bụ 'Super Tuesday' ka ha ga-eme ntuliaka imeụlọ na steeti 14.

Onye ọbụla meriri ntuliaka a ga-agate aka na ndọrọndọrọ inweta akwụkwọ.

Ndị mmadụ na-ekwu na ọ bụ Bernie Sanders nwere ike ituru ugo.

Mana Joe Bide, nakwa Michael Bloomberg nwere ike imekwa ọfụma.

Onye ka ọ ga -abụ ya na Trump?

Akụkọ ga-amasị gị: