Super Tuesday: Gịnị mere ụbọchị a jiri dị mkpa?

Super Tuesday: Gịnị mere ụbọchị a jiri dị mkpa?

Ndị mmadụ na mba Amerịka na-ahazi ịtụ vootu n'ụbọchị bụ ọkacha mkpa na njem ịhọta onye ga-azọsa Onyeisiala Donald Trump ọchịchị.

Steeti 14 ga-eme ntuliaka iji mara onye ga-ebu ọkọlọtọ pati Demokrat gaa ihu na ntuliaka iji họpụta onyeisiala n'ọnwa Nọvemba.

N'ụbọchị Wenezde bụ ụbọchị anọ nke ọnwa Maachị nke afọ 2020, ka ha ga-amara onye ọ ga-abụ ọfụma.

Lee ihe nkiri a ka ị mata ihe bụ 'Super Tusdee' a.