Historical Building: Lee ụlọ aja ụrọ nọrọla afọ 200 ma ka kwụsie ike

Historical Building: Lee ụlọ aja ụrọ nọrọla afọ 200 ma ka kwụsie ike

A na-ekwukarị na ọ dị nnukwu mkpa ichekwa ihe ndị mgbochie ji hiri isi.

Nke a bụ maka na uru na-eso ya.

Chọpụta na akụkọ a, ihe mere ndị Idumuje Ugboko ji eme ihe niile ha nwereike ime iji chekwa ụlọ aja ụpa eze mbụ chịrị obodo ahụ rụrụ mgbe gboo.

Idumuje Ugboko bụ obodo dị n'okpuru ọchịchị Anịocha Nọt nke Delta steeti.

Ndị mepụtara ihe nkiri a bụ Chiagozie Nwaonwu na Nnamdi Agbanelo

Akụkọ ndị ga-amasị gị: