Ability in disabililty: 'Ọrụsị m nwere adịghị akwụsị m inwe anụrị' - Nwa nlecha nwere otu aka

Nwanne ọ kwa i nwere aka abụọ ma na-ekwu na ume adịghị gị.

Ngwa bute oche ka i kirie ka Ziechi bụ ọmalicha nwagbọghọ nwere otu aka si eme karịa gị.

Anyị hụrụ ya ebe o ji otu aka ebi ụgụ ma na-emekwa ọtụtụ ihe echeghị na ndị nọ n'ọnọdụ ahụ ga-emeli.

Kirie ya n'uju ebe a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: