Africa Eye: Etu e si agbanwe ọhịa ọ bụrụ ịkpa site n'ohi osisi Rosewood
Africa Eye: Etu e si agbanwe ọhịa ọ bụrụ ịkpa site n'ohi osisi Rosewood
Agbaneghi na Gambia egbuchara osisi Rosewood ha, ha na-are ya bu osisi aghara aghara.
Nyocha BBC mere na-egosi na o bu na mba Senigal ka osisi ndi a si.
Senigal amachiela ire osisi a, mana ndi mmadu na-eji abali bịa gbute ya ma buru ha ga Gambia gaa ree ha.
Nke a na-ebute mmebi ọhịa.