Hand Sanitizer: Lee etu ị ga-esi rụpụta nke gi

Mmadụ idebe aka ya ọcha bụ ụzọ kacha dị ire iji gbanahụ ọrịa na-efe efe dịka coronavirus.

Mmiri nkwọcha pụrụ iche Bekee kpọrọ 'hand sanitizer' dị nnọọ nnukwu mkpa ugbua.

'Hand sanitizer' na-adazi oke ọnụ n'ahịa ugbua.

Mana egwu atụla gị, lee etu i nwere ike isi rụpụta nke gi na-emefughi nnukwu ego.

Ndị mere akụkọ a bụ Chigozie Ohaka na Vining Ogu.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: