Innoson Motors ga-arụnwụ 'Ventilator' - Innocent Chukwuma

Dika okwu ụkọ igwe e ji eku ume nke Bekee kpọrọ 'ventilator' na-aga,Ụlọọrụ 'Innoson Motors' ekwuola na ha nwere ike ịrụpụtali igwe e ji eku ume nke Bekee kpọrọ 'ventilator' ma ọ bụrụ na ha nweta akwụkwọ 'mere-m- ya n'ebe ọ dị ukwu'.