Coronavirus tips: Chloroquine ọ na-agwọ ọrịa Coronavirus?

Dịka akụkọ na-ewu na Chloroquine bụ ọgwụ dị ire maka ọgwụgwọ ọrịa Coronavirus.

Mana n'aka nke ọzọ, enwebeghị ngalaba ọnụ na-eru n'okwu pụtara kwuo na ya bụ ọgwụ Chloroquine ga-agwọnwụ ọrịa Coronavirus.

Ihe onyonyo a ga-agwa gị nke bụ eziokwu.

Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu, Chukwunaeme Obiejesi, Jessica Nwankwo na Chimezie Ucheagbo