Coronavirus: Mgbachi ụlọ uka ga-emechi ụzọ ngozi na amara - Archbishop Chukwuma

Coronavirus: Mgbachi ụlọ uka ga-emechi ụzọ ngozi na amara - Archbishop Chukwuma

Onyeisi ụka Anglịkan n'Enugwu bụ Archbishop Emmanuel Chukwuma kowara uche ya banyere nkwụsi ụka maka ihi ọrịa coronavirus.

Chukwuma si na ya agaghị agbachị ụlọụka kama ihe ya ga-akwado bụ ka ebelata ndị na-abịa ụka otu mgbe.

Ọ sị na ọ bụ Chukwu nwe ụka, nke pụtara na imechi bụ imechi ụzọ ngozi na amara.

Ọ bu ya na Ebere Ekeopara nwere mkparịtaụka a.

Mana Bishọp chịburu Dayọsis Mbaise dị n'Imo steeti kwuru na ya kwadoro atụmatụ gọọmentị ịkwụsịtụ ndị mmadụ ịgbakọ n'ụlọụka.

Bisho BJE Ogu kwuru na ụka kwesịrị inyere gọọmentị aka na mbọ ha na-agba iji chụlaa coronavirus.

Gee ihe o kwuru:

coronavirus
coronavirus branding