Covid 19 n'otu nkeji: Yabas, jinja maọbụ galik o nwereike inye aka ịgwọta coronavirus?
Covid 19 n'otu nkeji: Yabas, jinja maọbụ galik o nwereike inye aka ịgwọta coronavirus?
Kedụ ihe ikwesiri ịma maka ịta jinja, galik maọbụ yabas?
Ndị mmadụ ga-asị taa jinja, galik maọbụ yabas ka o nwereike inye aka ịgwọta Coronavirus, mana gịnị ka ndị WHO kwuru maks nke a?
Ihe onyoonyo a ga-akọwara gị ha niile, kirie ya.

