5G and Coronavirus: 5G ọ na-ebute coronavirus?

5G and Coronavirus: 5G ọ na-ebute coronavirus?

Ọtụtụ na-ekwu na 5G na-ebute ọrịa coronavirus.

Mana taata ka anyị nyobaa mara ma 5G ọ na-ebute coronavirus.

Ndị mere akụkọ a bụ Chiemela Peter Mgbeahuru na Chimezie Ucheagbo

coronavirus
coronavirus branding