Coronavirus in 60 seconds: A na-agwọta coronavirus agwọta?

Coronavirus in 60 seconds: A na-agwọta coronavirus agwọta?

Ọtụtụ ndị mmadụ n'akụkụ ụwa niile agbakeela nke ọma n'ọrịa coronavirus.

Mana ụfọdụ ndị mmadụ ka na-akpaso ndị dị otu a agwa ọjọọ.

Ha na-eche na anaghị agwọta coronavirus agwota, nke na onye gbakerela n'ọrịa a ka nwekwara ike ibufe ya ndị mmadụ.

Nke a abụghị eziokwu.

Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu, Adline Okere, Nnamdi Agbanelo na Chukwunaeme Obiejesi

coronavirus
coronavirus branding