Ihe mere m ji jiri ọja eto Chineke - Fada Chiadika Okolie
Ihe mere m ji jiri ọja eto Chineke - Fada Chiadika Okolie
Ọja so na njirimara egwu Igbo.
A na-adị ahụkarị ya ka ihe eji agọ mmụọ makana ọ na abụkarị ihe na-eso n'egwu mmọnwụ nakwa ihe eji eto dike.
Mana, Fada Chiadika Okolie bụ ogbu ọja ma bụrụkwa onye ukọchukwu na ụka Katọlịk.
Ọ na-agba mbọ ịhụ na akwụsịrị ịhụ ọja dịka ihe ọgọ mmụọ.
Fada Okolie na-egbukarị ọja ya n'ime ụlọ ụka ma ya na-aka ụka.
Ọ na-ejikwa ya eti mmọnwụ.
Na mkparịtaụka, ọ kowara BBC Igbo ije ha na ihe mere ejizi eti mmọnwụ n'ụka.
Ndị mere ihe onyonyo a: Chiemela Peter na Ikechukwu Kalu.
Akụkọ ga-amasị gị: