Ngozi Okonjo-Iweala: Ihe ndị a ga-eme ka akụnaụba ala anyị ghara ịdakpọ n'ihi coronavirus

Ngozi Okonjo-Iweala: Ihe ndị a ga-eme ka akụnaụba ala anyị ghara ịdakpọ n'ihi coronavirus

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, onye bụbu mịnịsta na-ahụ maka ego Bụ Ngozi Okonjo-Iweala tụnyere alo ihe a ga-eme iji gwalite akụnaụba Naijiria nke coronavirus kwadarala.