Coronavirus in Nigeria: I nwereike i bute coronavirus site n'akpụkpọ ụkwụ gị?

Coronavirus in Nigeria: I nwereike i bute coronavirus site n'akpụkpọ ụkwụ gị?

Ndị ọkammụta n'ahụike na ngalaba ndị ọzọ etinyela ọnụ n'ajụjụ ndị mmadụ na-ajụ ka ha mata ma ha enwerịke ịbụ nje coronavirus n'uwe maọbụ akpụkpọ ụkwụ ha na amaghị ama.

Ha kwuru na nke a rịara ahụ kama ọ kakwa mma ichekwa onwe gị oge niile ọkachasị ma ị na-aeleta ndị nọ n'ụlọọgwụ.

Ndị mere akụkọ a bụ Chiemela Peter Mgbeahuru na Chimezie Ucheagbo