June 12: Gịnị gbanwere na Naịjirịa kemgbe e nyefere ndị nkịtị ọchịchị?

June 12: Gịnị gbanwere na Naịjirịa kemgbe e nyefere ndị nkịtị ọchịchị?

Naịjirịa natara ọchịchị n'aka ndị agha n'afọ 1999 were banye n'ọchịchị onyekwuouche ya.

Kemgbe ahụ o nweela onyeisiala anọ nke nọ ugbua bụ Muhammadu Buhari.

Mana ndị mmadụ kwuru na o nwebeghị ihe gbanwere mgbe BBC Igbo jụrụ ha ajụjụ.

Lee uche ha n'ihe nkiri a